Jenesis 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ebram wee kpọrọ Seraị nwunye ya+ nakwa Lọt nwa nwanne ya,+ buru akụ̀ niile ha kpatara,+ durukwa mkpụrụ obi ha nwetara na Heran, ha wee kwapụ gawa ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha rutere n’ala Kenan. Jenesis 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Seraị, nwunye Ebram, amụtaghịrị ya nwa;+ ma o nwere nwaanyị na-ejere ya ozi bụ́ onye Ijipt, aha ya bụ Hega.+
5 Ebram wee kpọrọ Seraị nwunye ya+ nakwa Lọt nwa nwanne ya,+ buru akụ̀ niile ha kpatara,+ durukwa mkpụrụ obi ha nwetara na Heran, ha wee kwapụ gawa ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha rutere n’ala Kenan.
16 Seraị, nwunye Ebram, amụtaghịrị ya nwa;+ ma o nwere nwaanyị na-ejere ya ozi bụ́ onye Ijipt, aha ya bụ Hega.+