Jenesis 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị ikom obodo ahụ wee na-ajụ ya banyere nwunye ya, ọ na-asịkwa ha: “Ọ bụ nwanne m nwaanyị.”+ N’ihi na egwu na-atụ ya ịsị, “Ọ bụ nwunye m,” ka “ndị ikom obodo a ghara igbu m n’ihi Ribeka,” dị ka o si kwuo, n’ihi na ọ mara mma.+
7 Ndị ikom obodo ahụ wee na-ajụ ya banyere nwunye ya, ọ na-asịkwa ha: “Ọ bụ nwanne m nwaanyị.”+ N’ihi na egwu na-atụ ya ịsị, “Ọ bụ nwunye m,” ka “ndị ikom obodo a ghara igbu m n’ihi Ribeka,” dị ka o si kwuo, n’ihi na ọ mara mma.+