Jenesis 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gịnị mere i ji sị, ‘Ọ bụ nwanne m nwaanyị,’+ nke mere na ọ fọrọ ntakịrị ka m kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye m? Lee nwunye gị. Kpọrọ ya lawa!”
19 Gịnị mere i ji sị, ‘Ọ bụ nwanne m nwaanyị,’+ nke mere na ọ fọrọ ntakịrị ka m kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye m? Lee nwunye gị. Kpọrọ ya lawa!”