Jenesis 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ebreham wee kwuo ọzọ banyere Sera nwunye ya, sị: “Ọ bụ nwanne m nwaanyị.”+ Abimelek bụ́ eze Gira wee zipụ ozi kpọrọ Sera.+ Jenesis 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E wezụga nke ahụ, ọ bụ nwanne m nwaanyị n’ezie, ada nna m, naanị na ọ bụghị nne m mụrụ ya; o wee ghọọ nwunye m.+
2 Ebreham wee kwuo ọzọ banyere Sera nwunye ya, sị: “Ọ bụ nwanne m nwaanyị.”+ Abimelek bụ́ eze Gira wee zipụ ozi kpọrọ Sera.+
12 E wezụga nke ahụ, ọ bụ nwanne m nwaanyị n’ezie, ada nna m, naanị na ọ bụghị nne m mụrụ ya; o wee ghọọ nwunye m.+