Jenesis 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Biko, kwuo na ị bụ nwanne m nwaanyị,+ ka ihe wee gaziere m n’ihi gị, mkpụrụ obi m ga-adịkwa ndụ n’ihi gị.”+ Jenesis 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E wezụga nke ahụ, ọ bụ nwanne m nwaanyị n’ezie, ada nna m, naanị na ọ bụghị nne m mụrụ ya; o wee ghọọ nwunye m.+
13 Biko, kwuo na ị bụ nwanne m nwaanyị,+ ka ihe wee gaziere m n’ihi gị, mkpụrụ obi m ga-adịkwa ndụ n’ihi gị.”+
12 E wezụga nke ahụ, ọ bụ nwanne m nwaanyị n’ezie, ada nna m, naanị na ọ bụghị nne m mụrụ ya; o wee ghọọ nwunye m.+