Jenesis 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E wezụga nke ahụ, ọ bụ nwanne m nwaanyị n’ezie, ada nna m, naanị na ọ bụghị nne m mụrụ ya; o wee ghọọ nwunye m.+
12 E wezụga nke ahụ, ọ bụ nwanne m nwaanyị n’ezie, ada nna m, naanị na ọ bụghị nne m mụrụ ya; o wee ghọọ nwunye m.+