Jenesis 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, Abimelek kpụụrụ atụrụ na ehi, kpọrọkwa ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi nye Ebreham ma kpọghachiri ya Sera nwunye ya.+ Jenesis 24:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jehova agọziwo nna m ukwu nke ukwuu n’ihi na o mere ka ọ na-abawanye ụba, na-enyekwa ya atụrụ na ehi na ọlaọcha na ọlaedo na ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi na kamel na ịnyịnya ibu.+
14 E mesịa, Abimelek kpụụrụ atụrụ na ehi, kpọrọkwa ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi nye Ebreham ma kpọghachiri ya Sera nwunye ya.+
35 Jehova agọziwo nna m ukwu nke ukwuu n’ihi na o mere ka ọ na-abawanye ụba, na-enyekwa ya atụrụ na ehi na ọlaọcha na ọlaedo na ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi na kamel na ịnyịnya ibu.+