Job 36:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ọ bụ ha ka o ji ekpechitere ndị mmadụ;+Ọ na-enyekwa ihe oriri n’ụba.+ Abụ Ọma 145:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị na-asaghe aka gị,+Were ihe na-agụ ihe ọ bụla dị ndụ nyejuo ya afọ.+