Jenesis 28:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Nkume a nke m gwunyere dị ka ogidi ga-aghọ ụlọ Chineke,+ aghaghịkwa m inye gị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ọ bụla ị ga-enye m.”+ Ndị Hibru 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lezienụ otú nwoke a si dị ukwuu, onye Ebreham, bụ́ onyeisi ezinụlọ, nyere otu ụzọ n’ụzọ iri n’ihe ndị kasị mma a kwatara n’agha.+
22 Nkume a nke m gwunyere dị ka ogidi ga-aghọ ụlọ Chineke,+ aghaghịkwa m inye gị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ọ bụla ị ga-enye m.”+
4 Lezienụ otú nwoke a si dị ukwuu, onye Ebreham, bụ́ onyeisi ezinụlọ, nyere otu ụzọ n’ụzọ iri n’ihe ndị kasị mma a kwatara n’agha.+