Jenesis 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 E mesịa, Chineke gwara Jekọb, sị: “Bilie, gaa biri na Betel,+ wuokwara ezi Chineke, onye pụtara ìhè n’ihu gị mgbe ị nọ na-agba ọsọ n’ihi Isọ nwanne gị,+ ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.”
35 E mesịa, Chineke gwara Jekọb, sị: “Bilie, gaa biri na Betel,+ wuokwara ezi Chineke, onye pụtara ìhè n’ihu gị mgbe ị nọ na-agba ọsọ n’ihi Isọ nwanne gị,+ ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.”