Jenesis 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ kpọkwara ebe ahụ Betel;+ ma aha obodo ahụ bụbu Lọz.+ Jenesis 31:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Abụ m ezi Chineke nke Betel,+ bụ́ ebe i tere otu ogidi mmanụ+ na ebe ị nọ kwe m nkwa.+ Ugbu a, bilie, si n’ala a pụọ ma laghachi n’ala a mụrụ gị.’”+
13 Abụ m ezi Chineke nke Betel,+ bụ́ ebe i tere otu ogidi mmanụ+ na ebe ị nọ kwe m nkwa.+ Ugbu a, bilie, si n’ala a pụọ ma laghachi n’ala a mụrụ gị.’”+