Jenesis 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jekọb wee bilie n’isi ụtụtụ wee buru nkume ahụ o ji mere ihe nhiwe isi wee gwunye ya dị ka ogidi wee wụọ mmanụ n’elu ya.+ Jenesis 35:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi ya, Jekọb guzobere otu ogidi, bụ́ ogidi nkume, n’ebe ahụ ya na ya kwurịtara okwu,+ o wee wụsa àjà ihe ọṅụṅụ n’elu ya, wụsakwa mmanụ n’elu ya.+
18 Jekọb wee bilie n’isi ụtụtụ wee buru nkume ahụ o ji mere ihe nhiwe isi wee gwunye ya dị ka ogidi wee wụọ mmanụ n’elu ya.+
14 N’ihi ya, Jekọb guzobere otu ogidi, bụ́ ogidi nkume, n’ebe ahụ ya na ya kwurịtara okwu,+ o wee wụsa àjà ihe ọṅụṅụ n’elu ya, wụsakwa mmanụ n’elu ya.+