1 Samuel 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid wee were ube ahụ na ihe mmiri ahụ dị n’akụkụ isi Sọl, ha wee pụwa; ọ dịghịkwa onye hụrụ ha+ ma ọ bụ onye matara ihe merenụ ma ọ bụ onye tetara, ebe ha niile nọ n’ụra, n’ihi na ọ bụ oké ụra+ nke si n’ebe Jehova nọ buuru ha.
12 Devid wee were ube ahụ na ihe mmiri ahụ dị n’akụkụ isi Sọl, ha wee pụwa; ọ dịghịkwa onye hụrụ ha+ ma ọ bụ onye matara ihe merenụ ma ọ bụ onye tetara, ebe ha niile nọ n’ụra, n’ihi na ọ bụ oké ụra+ nke si n’ebe Jehova nọ buuru ha.