Ndị Ikpe 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo mgbe ọkụ si n’ebe ịchụàjà ahụ nwulie elu, mmụọ ozi Jehova sooro ọkụ nke si n’ebe ịchụàjà ahụ rịgoo ka Manoa na nwunye ya nọ na-ele anya.+ Ha gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala.+ Matiu 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ha nụrụ ihe a, ndị na-eso ụzọ ya gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, oké egwu wee tụọ ha.+
20 O wee ruo mgbe ọkụ si n’ebe ịchụàjà ahụ nwulie elu, mmụọ ozi Jehova sooro ọkụ nke si n’ebe ịchụàjà ahụ rịgoo ka Manoa na nwunye ya nọ na-ele anya.+ Ha gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala.+