Jenesis 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebreham wee bie Aịzik nwa ya úgwù mgbe ọ dị ụbọchị asatọ, dị nnọọ ka Chineke nyere ya n’iwu.+ Luk 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ụbọchị asatọ+ zuru ka e bie ya úgwù,+ a gụrụ ya Jizọs,+ bụ́ aha mmụọ ozi ahụ kpọrọ ya tupu a tụrụ ime ya.+
21 Mgbe ụbọchị asatọ+ zuru ka e bie ya úgwù,+ a gụrụ ya Jizọs,+ bụ́ aha mmụọ ozi ahụ kpọrọ ya tupu a tụrụ ime ya.+