Jenesis 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 A ga-ebi nwoke ọ bụla n’ime unu nke ruru ụbọchị asatọ úgwù,+ n’ọgbọ unu niile, onye ọ bụla a mụrụ n’ụlọ gị nakwa onye ọ bụla e ji ego zụta n’aka onye mba ọzọ ọ bụla nke na-esighị ná mkpụrụ gị. Levitikọs 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ụbọchị nke asatọ, a ga-ebi nwa ahụ úgwù.+ Ndị Galeshia 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mgbe oge ahụ dum zuru,+ Chineke zipụrụ Ọkpara ya,+ bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ bụrụkwa onye nọ n’okpuru iwu,+
12 A ga-ebi nwoke ọ bụla n’ime unu nke ruru ụbọchị asatọ úgwù,+ n’ọgbọ unu niile, onye ọ bụla a mụrụ n’ụlọ gị nakwa onye ọ bụla e ji ego zụta n’aka onye mba ọzọ ọ bụla nke na-esighị ná mkpụrụ gị.
4 Ma mgbe oge ahụ dum zuru,+ Chineke zipụrụ Ọkpara ya,+ bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ bụrụkwa onye nọ n’okpuru iwu,+