2 Samuel 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka Jehova kwụọ m ụgwọ dị ka ezi omume m si dị,+Dị ka m si dị ọcha n’ihu ya.+ Abụ Ọma 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+ onye na-eme ezi omume,+Onye na-ekwukwa eziokwu n’obi ya.+ Ilu 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ahụ, ị ga-aghọta ezi omume na ikpe ziri ezi na ịkwụwa aka ọtọ, bụ́ ụzọ dum nke ihe dị mma.+ Ilu 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ime ezi omume na ikpe ikpe ziri ezi na-adị Jehova mma karịa àjà.+
2 Ọ bụ onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+ onye na-eme ezi omume,+Onye na-ekwukwa eziokwu n’obi ya.+