Ilu 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ahụ, ị ga-aghọta ihe bụ́ ezi omume na ikpe ziri ezi na ịkwụwa aka ọtọ,Ya bụ, ihe niile dị mma mmadụ kwesịrị ịna-eme.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:9 Teta!,nke 3 2021 p. 14
9 Mgbe ahụ, ị ga-aghọta ihe bụ́ ezi omume na ikpe ziri ezi na ịkwụwa aka ọtọ,Ya bụ, ihe niile dị mma mmadụ kwesịrị ịna-eme.+