-
Maịka 6:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Gịnwa bụ́ mmadụ, Jehova agwala gị ihe dị mma.
Gịnịkwa ka ọ na-achọ n’aka gị?
-
-
Matiu 22:37-40Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 O wee sị ya: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya.’+ 38 Ọ bụ ya bụ iwu kacha iwu niile, bụrụkwa nke mbụ. 39 Nke abụọ, dị ka ya, bụ: ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’+ 40 Ọ bụ n’iwu abụọ a ka Iwu ahụ niile na Akwụkwọ Ndị Amụma hiwere isi.”+
-