Ọpụpụ 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mozis wee sị Jehova: “Biko, Jehova, abụghị m onye okwu na-aga were were n’ọnụ, abụghị m ya kemgbe ụnyaahụ ma ọ bụkwanụ tupu mgbe ahụ ma ọ bụkwanụ kemgbe ị gwara ohu gị okwu, n’ihi na ọnụ m na ire m na-anyị m arọ ikwu okwu.”+ Abụ Ọma 86:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, biko, gee ntị n’ekpere m;+Ṅaakwa ntị n’olu arịrịọ m.+
10 Mozis wee sị Jehova: “Biko, Jehova, abụghị m onye okwu na-aga were were n’ọnụ, abụghị m ya kemgbe ụnyaahụ ma ọ bụkwanụ tupu mgbe ahụ ma ọ bụkwanụ kemgbe ị gwara ohu gị okwu, n’ihi na ọnụ m na ire m na-anyị m arọ ikwu okwu.”+