9 E wezụga na Jehova nke ụsụụ ndị agha mere ka mmadụ ole na ole ndị lanahụrụ alanahụ fọdụrụ anyị,+ anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm, anyị gaara eyi Gọmọra.+
16 ọ bụrụgodị na ndị ikom atọ a anọrọ n’ime ya, dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘ha agaghị anapụta ụmụ ndị ikom ma ọ bụ ụmụ ndị inyom; ọ bụ naanị ha ka a ga-anapụta, ala ahụ ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu.’”+