Levitikọs 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ekpughela ọtọ nna gị+ na ọtọ nne gị. Ọ bụ nne gị. Ekpughela ọtọ ya. Ezikiel 22:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha ekpughewo ọtọ nna ha n’ime gị;+ nwaanyị na-adịghị ọcha n’ihi ịhụ nsọ ya ka ha wedara ala n’ime gị.+
10 Ha ekpughewo ọtọ nna ha n’ime gị;+ nwaanyị na-adịghị ọcha n’ihi ịhụ nsọ ya ka ha wedara ala n’ime gị.+