Levitikọs 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ekpughela ọtọ nna gị+ na ọtọ nne gị. Ọ bụ nne gị. Ekpughela ọtọ ya. Levitikọs 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwoke ya na nwunye nna ya dinara ekpughewo ọtọ nna ya.+ A ghaghị igbu ha abụọ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi. Diuterọnọmi 27:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nwunye nna ya, n’ihi na o kpuliwo uwe mwụda nna ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) 1 Ndị Kọrịnt 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ezie, a na-akọ na ịkwa iko+ dị n’etiti unu, bụ́ ụdị ịkwa iko nke na-adịghị ọbụna n’etiti ndị mba ọzọ, na otu nwoke kpọọrọ nwunye nna ya.+
11 Nwoke ya na nwunye nna ya dinara ekpughewo ọtọ nna ya.+ A ghaghị igbu ha abụọ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi.
20 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nwunye nna ya, n’ihi na o kpuliwo uwe mwụda nna ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
5 N’ezie, a na-akọ na ịkwa iko+ dị n’etiti unu, bụ́ ụdị ịkwa iko nke na-adịghị ọbụna n’etiti ndị mba ọzọ, na otu nwoke kpọọrọ nwunye nna ya.+