Levitikọs 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ekpughela ọtọ nwunye nna gị.+ Ọ bụ ọtọ nna gị. 2 Samuel 16:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha wee maara Absalọm ụlọikwuu n’elu ụlọ.+ Absalọm wee malite idina ndị iko nna ya+ n’ihu Izrel dum.+ 1 Ndị Kọrịnt 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ezie, a na-akọ na ịkwa iko+ dị n’etiti unu, bụ́ ụdị ịkwa iko nke na-adịghị ọbụna n’etiti ndị mba ọzọ, na otu nwoke kpọọrọ nwunye nna ya.+
22 Ha wee maara Absalọm ụlọikwuu n’elu ụlọ.+ Absalọm wee malite idina ndị iko nna ya+ n’ihu Izrel dum.+
5 N’ezie, a na-akọ na ịkwa iko+ dị n’etiti unu, bụ́ ụdị ịkwa iko nke na-adịghị ọbụna n’etiti ndị mba ọzọ, na otu nwoke kpọọrọ nwunye nna ya.+