Ọnụ Ọgụgụ 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, lee! otu nwoke+ n’ime ụmụ Izrel bịara, ọ kpọkwa nwaanyị+ Midian na-abịa nso n’ebe ụmụnne ya nọ n’ihu Mozis nakwa n’ihu nzukọ ụmụ Izrel dum, ka ha nọ na-akwa ákwá n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. 2 Samuel 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ezie na gị onwe gị mere ya na nzuzo,+ mụ onwe m ga-eme ihe a n’ihu Izrel+ dum nakwa n’ihu anyanwụ.’”+ Aịzaya 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ihu ha dị na-agbagide ha akaebe,+ ha na-ekwukwa banyere mmehie ha nke dị ka nke Sọdọm.+ Ha adịghị ezo ya ezo. Ahụhụ ga-adịrị mkpụrụ obi ha! N’ihi na ha ewetaworo onwe ha ọdachi.+
6 Ma, lee! otu nwoke+ n’ime ụmụ Izrel bịara, ọ kpọkwa nwaanyị+ Midian na-abịa nso n’ebe ụmụnne ya nọ n’ihu Mozis nakwa n’ihu nzukọ ụmụ Izrel dum, ka ha nọ na-akwa ákwá n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
12 Ọ bụ ezie na gị onwe gị mere ya na nzuzo,+ mụ onwe m ga-eme ihe a n’ihu Izrel+ dum nakwa n’ihu anyanwụ.’”+
9 Otú ihu ha dị na-agbagide ha akaebe,+ ha na-ekwukwa banyere mmehie ha nke dị ka nke Sọdọm.+ Ha adịghị ezo ya ezo. Ahụhụ ga-adịrị mkpụrụ obi ha! N’ihi na ha ewetaworo onwe ha ọdachi.+