-
2 Samuel 20:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 E mesịa, Devid lọrutere n’ụlọ ya na Jeruselem.+ Eze wee kpọrọ ndị inyom iri ahụ,+ bụ́ ndị iko ya ọ hapụrụ ka ha lekọtawa ụlọ, o wee kpọsa ha n’ụlọ ebe a na-eche ha nche, ma ọ nọ na-enye ha ihe oriri. Ya na ha enweghị mmekọahụ,+ kama e mechibidoro ha ụzọ ruo ụbọchị ha nwụrụ, dị ka ndị inyom di ha nwụrụ, ọ bụ ezie na di ha dị ndụ.
-