2 Samuel 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Haịram+ eze Taya wee zigara Devid ndị ozi,+ zigakwara ya osisi sida+ na ndị ọkwá nkà na ndị na-edo nkume maka iwu mgbidi, ha wee malite iwuru Devid ụlọ.+
11 Haịram+ eze Taya wee zigara Devid ndị ozi,+ zigakwara ya osisi sida+ na ndị ọkwá nkà na ndị na-edo nkume maka iwu mgbidi, ha wee malite iwuru Devid ụlọ.+