-
1 Ndị Eze 20:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 O wee sị ndị ozi Ben-hedad: “Gwa onyenwe m bụ́ eze, sị, ‘M ga-eme ihe dum i ziri ohu gị na mbụ; ma nke a, enweghị m ike ime ya.’” Ndị ozi ahụ wee lawa, gaa kọọrọ ya otú ha si jee.
-