2 Samuel 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo n’oge mgbede na Devid biliri n’ihe ndina ya, na-ejegharị n’elu ụlọ+ eze; ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ+ otu nwaanyị na-asa ahụ́, nwaanyị ahụ makwara mma nke ukwuu.+
2 O wee ruo n’oge mgbede na Devid biliri n’ihe ndina ya, na-ejegharị n’elu ụlọ+ eze; ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ+ otu nwaanyị na-asa ahụ́, nwaanyị ahụ makwara mma nke ukwuu.+