Job 31:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Mụ na anya m agbawo ndụ.+Oleezi otú m ga-esi nwee mmasị n’ebe nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nọ?+ Ilu 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, nwa m, gịnị mere nwaanyị na-akwa iko ga-eji na-eme gị obi ụtọ, gịnịkwa mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ*?+ Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+
20 Ya mere, nwa m, gịnị mere nwaanyị na-akwa iko ga-eji na-eme gị obi ụtọ, gịnịkwa mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ*?+
28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+