Ilu 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Otú ahụ ka ọ dị onye ọ bụla ya na nwunye mmadụ ibe ya na-enwe mmekọahụ,+ ọ dịghị onye na-emetụ nwaanyị ahụ aka nke na-agaghị anata ntaramahụhụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihe banyere ihe ndị ahụ unu dere maka ha, ọ dị mma ka nwoke ghara ibitụ+ nwaanyị aka;
29 Otú ahụ ka ọ dị onye ọ bụla ya na nwunye mmadụ ibe ya na-enwe mmekọahụ,+ ọ dịghị onye na-emetụ nwaanyị ahụ aka nke na-agaghị anata ntaramahụhụ.+