Jenesis 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezi Chineke wee sị ya ná nrọ: “Mụ onwe m amarawokwa na ọ bụ n’obi ọcha gị ka i mere ihe a,+ mụ onwe m nọkwa na-egbochi gị imehie m.+ Ọ bụ ya mere na ekweghị m ka i metụ ya aka.+ Diuterọnọmi 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ọ bụrụ na nwoke hụrụ nwa agbọghọ, bụ́ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke, onye a na-ekwebeghị nkwa ọlụlụ, o wee bagide ya ma dinaa ya,+ e wee hụ ha,+ Ilu 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Otú ahụ ka ọ dị onye ọ bụla ya na nwunye mmadụ ibe ya na-enwe mmekọahụ,+ ọ dịghị onye na-emetụ nwaanyị ahụ aka nke na-agaghị anata ntaramahụhụ.+
6 Ezi Chineke wee sị ya ná nrọ: “Mụ onwe m amarawokwa na ọ bụ n’obi ọcha gị ka i mere ihe a,+ mụ onwe m nọkwa na-egbochi gị imehie m.+ Ọ bụ ya mere na ekweghị m ka i metụ ya aka.+
28 “Ọ bụrụ na nwoke hụrụ nwa agbọghọ, bụ́ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke, onye a na-ekwebeghị nkwa ọlụlụ, o wee bagide ya ma dinaa ya,+ e wee hụ ha,+
29 Otú ahụ ka ọ dị onye ọ bụla ya na nwunye mmadụ ibe ya na-enwe mmekọahụ,+ ọ dịghị onye na-emetụ nwaanyị ahụ aka nke na-agaghị anata ntaramahụhụ.+