Jenesis 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Shikem nwa Hemọ onye Haịvaịt,+ bụ́ onyeisi n’ala ahụ, wee hụ ya ma kpọrọ ya dinaa ya wee merụọ ya.+ 2 Samuel 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma o kweghị ige ntị n’olu ya, kama o ji ike karịrị nke ya weda ya ala+ ma dinaa ya.+
2 Shikem nwa Hemọ onye Haịvaịt,+ bụ́ onyeisi n’ala ahụ, wee hụ ya ma kpọrọ ya dinaa ya wee merụọ ya.+