Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 6:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 mgbe ahụ, ụmụ ndị ikom nke ezi Chineke+ malitere ịhụ+ ụmụ ndị inyom nke mmadụ, na ha mara mma; ha wee na-alụrụ ndị inyom, bụ́ ndị niile ha họọrọ.

  • Jenesis 34:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ha jikwa ihu mma agha+ gbuo Hemọ na Shikem nwa ya. Ha wee si n’ụlọ Shikem kpọrọ Daịna pụọ.+

  • Diuterọnọmi 22:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 nwoke ahụ nke dinara ya ga-enye nna nwa agbọghọ ahụ shekel ọlaọcha iri ise,+ ọ ga-aghọkwa nwunye ya n’ihi na o wedara ya n’ala. A gaghị ekwe ka ọ gbaa ya alụkwaghịm ụbọchị ya niile.+

  • 2 Samuel 13:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ma o kweghị ige ntị n’olu ya, kama o ji ike karịrị nke ya weda ya ala+ ma dinaa ya.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 6:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Gbaaranụ ịkwa iko ọsọ.+ Mmehie ọ bụla ọzọ nke mmadụ pụrụ ime dị n’elu ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie megide ahụ́ nke ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya