2 Samuel 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Abna wee malite ịkpọ Joab, sị: “Mma agha ọ̀ ga na-eripịa+ ndị mmadụ n’akwụsịghị akwụsị? Ọ̀ bụ na ị maghị na obi ilu bụ ihe ga-esi na ya pụta n’ikpeazụ?+ Olee mgbe ọ ga-eru tupu gị agwa ndị gị ka ha kwụsị ịchụ ụmụnne ha?”+
26 Abna wee malite ịkpọ Joab, sị: “Mma agha ọ̀ ga na-eripịa+ ndị mmadụ n’akwụsịghị akwụsị? Ọ̀ bụ na ị maghị na obi ilu bụ ihe ga-esi na ya pụta n’ikpeazụ?+ Olee mgbe ọ ga-eru tupu gị agwa ndị gị ka ha kwụsị ịchụ ụmụnne ha?”+