Ọrụ Ndịozi 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’echi ya, ọ bịakwutere ha mgbe ha nọ na-alụ ọgụ, o wee gbalịa ime ka ha dịrị n’udo,+ sị, ‘Unu bụ ụmụnne. Gịnị mere unu ji na-eme ibe unu ihe ọjọọ?’+
26 N’echi ya, ọ bịakwutere ha mgbe ha nọ na-alụ ọgụ, o wee gbalịa ime ka ha dịrị n’udo,+ sị, ‘Unu bụ ụmụnne. Gịnị mere unu ji na-eme ibe unu ihe ọjọọ?’+