Jenesis 17:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Otú ọ dị, mụ na Aịzik,+ bụ́ onye Sera ga-amụrụ gị n’ụdị oge a n’afọ ọzọ,+ ga-agba ndụ.” Jenesis 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ dị ihe nyịrị Jehova?+ M ga-abịakwuteghachi gị n’oge a kara aka, n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.” 2 Ndị Eze 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otú ọ dị, nwaanyị ahụ tụụrụ ime wee mụọ nwa nwoke+ n’ụdị oge ahụ n’afọ sochiri ya, dị nnọọ ka Ịlaịsha gwara ya.+ Ndị Rom 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na Chineke kwere nkwa, sị: “M ga-abịa n’ụdị oge a, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.”+
14 Ọ̀ dị ihe nyịrị Jehova?+ M ga-abịakwuteghachi gị n’oge a kara aka, n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.”
17 Otú ọ dị, nwaanyị ahụ tụụrụ ime wee mụọ nwa nwoke+ n’ụdị oge ahụ n’afọ sochiri ya, dị nnọọ ka Ịlaịsha gwara ya.+