Jenesis 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee malite ịsị Ebram: “Ka o doo gị anya na mkpụrụ gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha,+ ha ga-agbakwara ha ohu, ndị a ga-emekpakwa ha ahụ́ ruo narị afọ anọ.+ Ọrụ Ndịozi 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke kwukwara na mkpụrụ ya ga-abụ ndị mbịarambịa+ ná mba ọzọ,+ ndị ahụ ga-emekwa ka ha bụrụ ohu ma mekpaa ha ahụ́ ruo narị afọ anọ.+ Ndị Galeshia 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma dị nnọọ ka ọ dị mgbe ahụ, nke ahụ a mụrụ n’ụzọ anụ ahụ́ malitere ịkpagbu+ nke ahụ a mụrụ n’ụzọ mmụọ nsọ, otú ahụ ka ọ dịkwa ugbu a.+
13 O wee malite ịsị Ebram: “Ka o doo gị anya na mkpụrụ gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha,+ ha ga-agbakwara ha ohu, ndị a ga-emekpakwa ha ahụ́ ruo narị afọ anọ.+
6 Chineke kwukwara na mkpụrụ ya ga-abụ ndị mbịarambịa+ ná mba ọzọ,+ ndị ahụ ga-emekwa ka ha bụrụ ohu ma mekpaa ha ahụ́ ruo narị afọ anọ.+
29 Ma dị nnọọ ka ọ dị mgbe ahụ, nke ahụ a mụrụ n’ụzọ anụ ahụ́ malitere ịkpagbu+ nke ahụ a mụrụ n’ụzọ mmụọ nsọ, otú ahụ ka ọ dịkwa ugbu a.+