Jenesis 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mmụọ ozi Jehova gwakwara ya, sị: “Lee, ị dị ime, ị ga-amụkwa nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Ishmel;+ n’ihi na ahụ́ a na-emekpa gị eruwo Jehova ntị.+ Abụ Ọma 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na ọ dịghị eleda mmekpa ahụ́ nke onye nọ n’ahụhụ anya,+Ọ dịghịkwa eleghara ya anya;+O wepụghịkwa ihu ya n’ebe ọ nọ,+Mgbe o tikuru ya maka enyemaka, ọ nụrụ.+ Abụ Ọma 68:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nna nke ụmụ na-enweghị nna nakwa onyeikpe nke ndị inyom di ha nwụrụ+Ka Chineke bụ n’ebe obibi ya dị nsọ.+ Abụ Ọma 146:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova na-eche ndị mbịarambịa nche;+Ọ na-enyere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ aka,+Ma ọ na-eme ka ụzọ+ ndị ajọ omume gbagọọ agbagọ.+
11 Mmụọ ozi Jehova gwakwara ya, sị: “Lee, ị dị ime, ị ga-amụkwa nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Ishmel;+ n’ihi na ahụ́ a na-emekpa gị eruwo Jehova ntị.+
24 N’ihi na ọ dịghị eleda mmekpa ahụ́ nke onye nọ n’ahụhụ anya,+Ọ dịghịkwa eleghara ya anya;+O wepụghịkwa ihu ya n’ebe ọ nọ,+Mgbe o tikuru ya maka enyemaka, ọ nụrụ.+
5 Nna nke ụmụ na-enweghị nna nakwa onyeikpe nke ndị inyom di ha nwụrụ+Ka Chineke bụ n’ebe obibi ya dị nsọ.+
9 Jehova na-eche ndị mbịarambịa nche;+Ọ na-enyere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ aka,+Ma ọ na-eme ka ụzọ+ ndị ajọ omume gbagọọ agbagọ.+