30 mgbe ahụ, m nọ n’akụkụ ya dị ka onye ọkà ọrụ,+ m wee bụrụ onye ihe ya masịrị ya karịsịa+ kwa ụbọchị, mụ onwe m na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu ya mgbe niile,+
16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya+ nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka e wee ghara ibibi+ onye ọ bụla nke nwere okwukwe+ na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+