Maịka 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ị ga-egosi Jekọb ikwesị ntụkwasị obi, gosikwa Ebreham obiọma, bụ́ nke ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi n’ụbọchị dị anya gara aga.+ Luk 1:73 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 73 bụ́ iyi ọ ṅụụrụ Ebreham bụ́ nna nna anyị,+ Ndị Hibru 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na mgbe Chineke kwere Ebreham nkwa,+ ebe ọ na-apụghị iji onye ọ bụla ka ya onwe ya ukwuu ṅụọ iyi, o ji onwe ya ṅụọ iyi,+
20 Ị ga-egosi Jekọb ikwesị ntụkwasị obi, gosikwa Ebreham obiọma, bụ́ nke ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi n’ụbọchị dị anya gara aga.+
13 N’ihi na mgbe Chineke kwere Ebreham nkwa,+ ebe ọ na-apụghị iji onye ọ bụla ka ya onwe ya ukwuu ṅụọ iyi, o ji onwe ya ṅụọ iyi,+