Ọpụpụ 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Lee, m na-ezipụ mmụọ ozi+ ka o butere gị ụzọ iji chebe gị n’ụzọ nakwa iji kpọbata gị n’ebe m kwadebeworo.+ Abụ Ọma 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmụọ ozi Jehova na-ama ụlọikwuu gburugburu ndị na-atụ egwu ya,+Ọ na-anapụtakwa ha.+ Ndị Hibru 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?
20 “Lee, m na-ezipụ mmụọ ozi+ ka o butere gị ụzọ iji chebe gị n’ụzọ nakwa iji kpọbata gị n’ebe m kwadebeworo.+
14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?