Jenesis 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ebram wee kpọrọ Seraị nwunye ya+ nakwa Lọt nwa nwanne ya,+ buru akụ̀ niile ha kpatara,+ durukwa mkpụrụ obi ha nwetara na Heran, ha wee kwapụ gawa ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha rutere n’ala Kenan. Ọrụ Ndịozi 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee si n’ala ndị Kaldia kwapụ, gaa biri na Heran. Mgbe nna ya nwụsịrị,+ Chineke mere ka o si ebe ahụ o bi kwapụ, bịa biri n’ala a unu bi ugbu a.+
5 Ebram wee kpọrọ Seraị nwunye ya+ nakwa Lọt nwa nwanne ya,+ buru akụ̀ niile ha kpatara,+ durukwa mkpụrụ obi ha nwetara na Heran, ha wee kwapụ gawa ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha rutere n’ala Kenan.
4 O wee si n’ala ndị Kaldia kwapụ, gaa biri na Heran. Mgbe nna ya nwụsịrị,+ Chineke mere ka o si ebe ahụ o bi kwapụ, bịa biri n’ala a unu bi ugbu a.+