Ọpụpụ 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị a bụ ndị isi ụlọ nna ha: Ụmụ ndị ikom Ruben, bụ́ ọkpara Izrel,+ bụ Henọk na Palu, Hezrọn na Kamaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ebo Ruben.+
14 Ndị a bụ ndị isi ụlọ nna ha: Ụmụ ndị ikom Ruben, bụ́ ọkpara Izrel,+ bụ Henọk na Palu, Hezrọn na Kamaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ebo Ruben.+