Diuterọnọmi 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Unu erila anụ ọ bụla nwụrụ anwụ.+ I nwere ike inye ya onye mbịarambịa nke bi n’obodo gị, ọ ga-eri ya; ma ọ bụ, a pụrụ iresị ya onye mba ọzọ, n’ihi na unu bụ ndị dị nsọ nye Jehova bụ́ Chineke unu. “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+ Ilu 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume na-elekọta mkpụrụ obi anụ ụlọ ya,+ ma ebere ndị ajọ omume bụ obi ọjọọ.+
21 “Unu erila anụ ọ bụla nwụrụ anwụ.+ I nwere ike inye ya onye mbịarambịa nke bi n’obodo gị, ọ ga-eri ya; ma ọ bụ, a pụrụ iresị ya onye mba ọzọ, n’ihi na unu bụ ndị dị nsọ nye Jehova bụ́ Chineke unu. “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+