Ọpụpụ 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+ Ọpụpụ 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee malite ịsị Mozis: “Gị onwe gị gwawa anyị okwu ka anyị gewe ntị; ma, ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu ka anyị ghara ịnwụ.”+
31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+
19 Ha wee malite ịsị Mozis: “Gị onwe gị gwawa anyị okwu ka anyị gewe ntị; ma, ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu ka anyị ghara ịnwụ.”+