Ọpụpụ 37:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọzọ, ọ kpụrụ ihe há ka uhiè ọbụ aka mmadụ gburugburu ọnụ ya ma jiri ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ihe ahụ ọ kpụrụ n’ọnụ ya.+
12 Ọzọ, ọ kpụrụ ihe há ka uhiè ọbụ aka mmadụ gburugburu ọnụ ya ma jiri ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ihe ahụ ọ kpụrụ n’ọnụ ya.+