25 Ha ga na-ebu ákwà ụlọikwuu+ nke ụlọikwuu ahụ na ụlọikwuu nzute,+ ihe mkpuchi+ ya na ihe mkpuchi ahụ e ji akpụkpọ anụ sil mee,+ nke e ji kpuchie ya, na ákwà ngebichi+ ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute,
17O wee ruo na ozugbo Devid malitere ibi n’ụlọ nke ya,+ Devid gwara Netan+ onye amụma, sị: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida wuo,+ ma igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova dọrọ n’okpuru ákwà ụlọikwuu.”+