Ọpụpụ 36:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E mesịa, o ji eri na-acha anụnụ anụnụ dụnye anya nko n’ọnụ ọnụ otu ákwà ụlọikwuu n’ebe a ga-ejikọta ya na ákwà ụlọikwuu nke ọzọ. O mere otu ihe ahụ n’ọnụ ọnụ ákwà ụlọikwuu nke dị ná mpụta mpụta n’ebe a ga-ejikọta ya na nke ọzọ.+
11 E mesịa, o ji eri na-acha anụnụ anụnụ dụnye anya nko n’ọnụ ọnụ otu ákwà ụlọikwuu n’ebe a ga-ejikọta ya na ákwà ụlọikwuu nke ọzọ. O mere otu ihe ahụ n’ọnụ ọnụ ákwà ụlọikwuu nke dị ná mpụta mpụta n’ebe a ga-ejikọta ya na nke ọzọ.+