Ọpụpụ 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ị ga-ejikwa eri na-acha anụnụ anụnụ dụnye anya nko n’ọnụ ọnụ otu ákwà ụlọikwuu a dụkọtara ọnụ n’isi isi ya; ị ga-emekwa otu ihe ahụ n’ọnụ ọnụ ákwà ụlọikwuu nke dị ná mpụta mpụta n’ebe a ga-ejikọta ya na nke ọzọ.+
4 Ị ga-ejikwa eri na-acha anụnụ anụnụ dụnye anya nko n’ọnụ ọnụ otu ákwà ụlọikwuu a dụkọtara ọnụ n’isi isi ya; ị ga-emekwa otu ihe ahụ n’ọnụ ọnụ ákwà ụlọikwuu nke dị ná mpụta mpụta n’ebe a ga-ejikọta ya na nke ọzọ.+